Ihe Nile Nwere Na Elu Uwa Osi Na Gi Lyrics By Mr M & Revelation. Ihe nile m nwere nelu uwa oh osi na gi Were mo, were mo were’m me ihe di gi nma Otu ísi cho otu isi kwu ya kam ge me.
Ihe Nile Nwere Na Elu Uwa Osi Na Gi Lyrics
Enweghi onye ozor,enweghi onye ozor, obu so gi
Enweghi onye ozor,enweghi onye ozor, obu so gi
Ihe nile m’nwere nelu uwa oh osi na gi
Ihe nile m nwere nelu uwa oh osi na gi
Were mo, were mo were’m me ihe di gi nma
Were mo, were mo were’m me ihe di gi nma
Otu ísi cho otu isi kwu ya kam ge me
Otu ísi cho otu isi kwu ya kam ge me
Ihe nile m’nwere nelu uwa oh osi na gi
Ihe nile m nwere nelu uwa oh osi na gi
Were mo, were mo were’m me ihe di gi nma
Were mo, were mo were’m me ihe di gi nma
Lekwa mo me ka osi di gi nma
Lekwa mo me ka osi di gi nma
Enyem gi onwem mo, me ka osi digi nma
Lekwa mo me ka osi di gi nma
Lekwa mo me ka osi di gi nma
Lekwa mo me ka osi di gi nma
Enyem gi onwem mo, me ka osi digi nma
Lekwa mo me ka osi di gi nma
Im Sorry My Baby Ngicela Uxolo Lyrics